12 M'ganējeghari n'etiti unu, M'gābu-kwa-ra unu Chineke, unu onwe-unu gābu-kwa-ram otù ndi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26
Echiche Levitikọs 26:12 na onodu