Levitikọs 26:18 IGBOB

18 Ma ọ buru na unu agaghi-egem nti rue ihe ndia, M'gādọ kwa unu aka na nti ub͕ò asa ọzọ n'ihi nmehie nile unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:18 na onodu