21 Ma ọ buru na unu ejeghari n'imegidem, we ghara ikwe igem nti; M'gātukwasi kwa unu ihe-otiti ub͕ò asa ọzọ dika nmehie-unu nile si di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26
Echiche Levitikọs 26:21 na onodu