Levitikọs 26:42 IGBOB

42 M'gēcheta kwa ọb͕ub͕a-ndu Mu na Jekob b͕ara; ọzọ kwa, ob͕ub͕a-ndu Mu na Aisak b͕ara, ọzọ kwa, ob͕ub͕a-ndu Mu na Abraham b͕ara, ka M'gēcheta; ala ahu ka M'gēcheta kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:42 na onodu