Levitikọs 27:16 IGBOB

16 Ma ọ buru na onye ọ bula ewere ufọdu nime ala-ubi nke ihe-onwunwe-ya doro Jehova nsọ, ọ̀rùrù-ọnu-gi gādi kwa ka nkpuru-ọghigha-ya si di; otù homer nke nkpuru-ọghigha ọka barley, agārù ọnu-ya n'ọgu shekel ọla-ọcha abua na iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 27

Echiche Levitikọs 27:16 na onodu