Levitikọs 27:19 IGBOB

19 Ma ọ buru na onye ahu nke nēdo ala-ubi nsọ ab͕aputa ya n'ezie, ọ gātukwasi kwa ya otù uzọ n'uzọ ise nke ego ọ̀rùrù-ọnu-gi, agēme kwa ka o guzosiere ya ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 27

Echiche Levitikọs 27:19 na onodu