Levitikọs 27:27 IGBOB

27 Ma ọ buru na ọ di n'etiti anu-ulo ruru árú, ọ gāb͕aputa kwa ya dika ọ̀rùrù-ọnu-gi si di, ọ gātukwasi kwa ya otù uzọ n'uzo ise ya: ma ọ buru na ab͕aputaghi ya, agēre kwa ya dika ọ̀rùrù-ọnu-gi si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 27

Echiche Levitikọs 27:27 na onodu