Levitikọs 27:3 IGBOB

3 Ọgugu ọnu gi gābu kwa nke nwoke site n'onye b͕ara orú arọ we rue onye b͕ara ọgu aro atọ, ọ̀rùrù-ọnu-gi gābu kwa ọgu shekel ọla ọcha abua na iri, dika shekel nke ebe nsọm si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 27

Echiche Levitikọs 27:3 na onodu