Levitikọs 27:31 IGBOB

31 Ma ọ buru na onye ọ bula ab͕aputa ihe nime otù uzọ n'uzọ iri ihe-ya ma-ọli, otù uzọ n'uzọ ise ka ọ gātukwasi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 27

Echiche Levitikọs 27:31 na onodu