Levitikọs 27:33 IGBOB

33 Ọ gaghi-etucha n'etiti ezi anumanu na anumanu ọjọ ọ gaghi-enwo kwa ya: ma ọ buru na o nwo ya ma-ọli, nke ahu di kwa nsọ ihe eji nwo ya gādi kwa nsọ; agaghi-agbnwe ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 27

Echiche Levitikọs 27:33 na onodu