Levitikọs 3:14 IGBOB

14 O gēsi kwa nime ya weta nso onyinye-ya iji biaru nso, bú àjà-ọku ichuru Jehova; abuba nke nēkpuchi ihe-ime, na abuba nile nke di n'elu ihe-ime,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 3

Echiche Levitikọs 3:14 na onodu