Levitikọs 3:5 IGBOB

5 Umu-ndikom Eron gēsure ya ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsi ísì utọ n'ebe-ichu-àjà n'elu àjà-nsure-ọku, nke di n'elu nkú nke di n'elu ọku: ọ bu àjà-ọku nke ihe ísì utọ anēsurere Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 3

Echiche Levitikọs 3:5 na onodu