Levitikọs 3:9 IGBOB

9 O gēsi kwa n'ihe àjà nke àjà-udo weta nso àjà-ọku ichuru Jehova: bú abuba-ya, na akuku ọdudu-ya nwere abuba n'izu-okè-ya, (n'ebe ọkpukpu-azu-ya di ka ọ gēwezuga ya); na abuba nke nēkpuchi ihe-ime, na abuba nile nke di n'elu ihe-ime,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 3

Echiche Levitikọs 3:9 na onodu