Levitikọs 4:32 IGBOB

32 Ma ọ buru na ọ weta nwa-aturu dika onyinye-ya iji biaru nso ka ọ buru àjà-nmchie, nne zuru okè ka ọ gēweta ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:32 na onodu