Levitikọs 4:34 IGBOB

34 Onye-nchu-àjà gēwere ufọdu nime ọbara àjà-nmehie ahu na nkpisi-aka-ya, tiye ya n'elu mpi nile nke ebe-ichu-àjà nke àjà-nsure-ọku, ọ bu kwa ọbara-ya nile ka ọ gāwusi na ntọ-ala ebe-ichu-àjà:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:34 na onodu