Levitikọs 5:1 IGBOB

1 Mb͕e madu gēmehie, site n'inu olu ọb͕ub͕a-iyi, mb͕e ya onwe-ya bu onye-àmà, ma ọ bu na ọ huwo ma-ọbu na ọ mawo, ọ buru na o gosighi ya, o gēbu kwa ajọ omume-ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 5

Echiche Levitikọs 5:1 na onodu