Levitikọs 5:17 IGBOB

17 Ma ọ buru si na madu emehie, me ihe megide otù nime ihe nile Jehova nyere n'iwu bayere ihe anāgaghi-eme; ọ bu ezie na ọ maghi, ma ikpe mara ya, o gēbu kwa ajọ omume-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 5

Echiche Levitikọs 5:17 na onodu