Levitikọs 6:16 IGBOB

16 Ma ihe fọduru nime ya, Eron na umu-ya ndikom gēri ya: nēkoghi eko ka agēri ya n'ebe di nsọ; n'ogige ulo-ikwū nzute ka ha gēri ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 6

Echiche Levitikọs 6:16 na onodu