21 N'ite isi ihe ka agēwere manu me ya; mb͕e ọ deworo edè i gēwebata ya: iberibe achicha esiri esi nke onyinye-inata-iru-ọma ka i gēweta nso ibu ihe ísì utọ anēsurere Jehova.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 6
Echiche Levitikọs 6:21 na onodu