30 Ọ dighi kwa àjà-nmehie ọ bula agēri, bú nke anēwebata ufọdu nime ọbara-ya n'ulo-ikwū nzute ikpuchi nmehie n'ebe nsọ ahu: agēwere ọku sure ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 6
Echiche Levitikọs 6:30 na onodu