Levitikọs 7:12 IGBOB

12 Ọ buru na ọ weta ya nso ka ọ buru àjà-ekele, ọ gēweta kwa nso ob͕e achicha ekoghi-eko ufọdu nke agwara manu, na mbadamba-achicha ekoghi-eko ufọdu nke etere manu, na ob͕e achicha ufọdu agwara manu, nke utu ọka flour dere edè, tiyere àjà-ekele ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:12 na onodu