Levitikọs 7:18 IGBOB

18 Ma ọ buru na erie ufọdu nime anu nke ihe àjà nke àjà-udo-ya n'ubọchi nke-atọ n'uzọ ọ bula, ọ gaghi-atọ utọ: onye nēweta ya nso, agaghi-agu ya nye ya: ihe-árú ka ọ gābu, madu nke nēri ufọdu nime ya gēbu kwa ajọ omume-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:18 na onodu