Levitikọs 7:2 IGBOB

2 N'ebe ha nēb͕u ihe àjà-nsure-ọku ka ha gēb͕u ihe àjà-ikpe-ọmuma; ọ gāwusa kwa ọbara-ya n'ebe-ichu-àjà buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:2 na onodu