Levitikọs 7:25 IGBOB

25 N'ihi na onye ọ bula nke nēri abuba sitere n'anumanu nke madu si nime ya eweta nso àjà-ọku ichuru Jehova, agēbipu kwa madu nke nēri ya n'etiti umu-nna-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:25 na onodu