Levitikọs 7:29 IGBOB

29 Gwa umu Israel okwu, si, Onye nēwetara Jehova nso ihe àjà nke àjà-udo-ya gēsi n'ihe àjà nke àjà-udo-ya wetara Jehova onyinye-ya iji biaru nso:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:29 na onodu