31 Onye-nchu-àjà gēsure kwa abuba ahu ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísi utọ n'ebe-ichu-àjà: ma okpukpu-obi ahu ka Eron na umu-ya ndikom gēnwe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7
Echiche Levitikọs 7:31 na onodu