Levitikọs 7:9 IGBOB

9 Ọzọ, onyinye-inata-iru-ọma ọ bula nke anēsi n'ite-ọku, na ihe ọ bula anēme n'ihe ighe ihe, na n'ite isi ihe, onye-nchu-àjà nke nēweta ya nso, ya onwe-ya gēnwe ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:9 na onodu