Levitikọs 8:11 IGBOB

11 Ọ we fesa ufọdu nime ya n'ebe-ichu-àjà ub͕ò asa, te kwa ebe-ichu-àjà na ihe-ya nile, na ite ọsisa-miri na ukwu-ala-ya, manu, ido ya nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:11 na onodu