Levitikọs 9:12 IGBOB

12 Ọ we b͕ue ihe àjà-nsure-ọku: umu-ndikom Eron we me ka ọbara-ya rue ya aka, ọ we wusa ya n'ebe-ichu-àjà buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9

Echiche Levitikọs 9:12 na onodu