19 ha me-kwa-ra ka abuba nile nke putara n'ehi ahu rue ya aka; na ihe putara n'ebulu ahu, bú akuku ọdudu nwere abuba, na abuba nke nēkpuchi ihe-ime, na akọrọ abua, na mba-imeju nke imeju:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9
Echiche Levitikọs 9:19 na onodu