24 Ọku we si n'iru Jehova puta, ripia àjà-nsure-ọku na abuba nile n'elu ebe-ichu-àjà: ndi Israel nile we hu ya, tie nkpu, da kpue iru-ha n'ala.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9
Echiche Levitikọs 9:24 na onodu