Levitikọs 9:4 IGBOB

4 chiri kwa ehi na ebulu ka ha buru àjà-udo, ichu n'iru Jehova; were kwa onyinye-inata-iru-ọma agwara manu: n'ihi na ta ka Jehova gēme ka unu hu Ya anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9

Echiche Levitikọs 9:4 na onodu