Levitikọs 9:9 IGBOB

9 Umu-ndikom Eron we wetara ya nso ọbara-ya: ọ we deye nkpisi-aka-ya n'ọbara ahu, tiye n'elu mpi nile nke ebe-ichu-àjà, we wusi ọbara na ntọ-ala ebe-ichu-àjà:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9

Echiche Levitikọs 9:9 na onodu