Ọpupu 12:12 IGBOB

12 M'gāgabiga kwa n'ala Ijipt n'abali ahu, tib͕u nwa ọ bula eburu uzọ mu n'ala Ijipt, ma madu ma anumanu; ọ bu kwa n'aru chi nile nke Ijipt ka M'gēme ihe nile ekpere n'ikpe: Mu onwem bu Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:12 na onodu