Ọpupu 12:13 IGBOB

13 Ọbara ahu gāburu unu ihe-iriba-ama n'aru ulo nile ebe unu onwe-unu nọ: mb͕e M'huru ọbara ahu, M'gāgabiga unu, ọ dighi kwa ihe-otiti gādi n'aru unu ibu ihe-nbibì, mb͕e M'nētib͕u ndi bi n'ala Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:13 na onodu