Ọpupu 12:21 IGBOB

21 Moses we kpọ ndi-okenye nile nke Israel, si ha, Kpuputanu, chiri kwa ìgwè ewu na aturu n'onwe-unu, dika ab͕uru-unu nile si di, b͕u-kwa-nu anu ngabiga nka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:21 na onodu