Ọpupu 12:22 IGBOB

22 Unu gēwere kwa ùkwù hyssop, sue ya n'ọbara nke di n'ọkwa, were ya jua ọbara ufọdu nke di n'ọkwa elu-uzọ na n'awara-uzọ abua; unu onwe-unu agaghi-apu kwa, onye ọ bula n'ọnu-uzọ ulo-ya, rue ututu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:22 na onodu