Ọpupu 12:23 IGBOB

23 N'ihi na Jehova gāgabiga iti ndi Ijipt ihe; ma mb͕e Ọ huru ọbara ahu n'elu elu-uzọ na n'elu awara-uzọ abua, Jehova gāgabiga ọnu-uzọ ahu, Ọ gaghi-ekwe onye-nbibì ahu ka ọ ba n'ulo-unu iti unu ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:23 na onodu