Ọpupu 13:11 IGBOB

11 O gēru kwa, mb͕e Jehova gēme ka i ba n'ala ndi Kenean, dika Ọ ṅuru gi na nna-gi-hà iyi, mb͕e Ọ gēnye kwa gi ya,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13

Echiche Ọpupu 13:11 na onodu