12 na i gēme ka nwa ọ bula nke meghere àkpà-nwa gabigara Jehova, ya na nwa ọ bula meghere àkpà-nwa, bú nwa anu-ulo muru, nke i nwere; ndi bu oké ka Jehova gēnwe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13
Echiche Ọpupu 13:12 na onodu