Ọpupu 14:24 IGBOB

24 O rue, nime iche-nche ututu, na Jehova lere ọmuma-ulo-ikwū ndi Ijipt anya n'ogidi ọku na igwe-oji, chusa ọmuma-ulo-ikwū ndi Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:24 na onodu