Ọpupu 14:25 IGBOB

25 O wezuga akpuru ukwu nke ub͕ọ-ala-ha, me ka ọ di ha arọ́ ime ka ha nāga: ndi Ijipt we si, Ka ayi b͕apu n'iru Israel; n'ihi na Jehova nēburu ha agha megide ndi Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:25 na onodu