Ọpupu 14:26 IGBOB

26 Jehova we si Moses, Setipu aka-gi n'elu oké osimiri, miri ahu gālata kwa n'aru ndi Ijipt, n'aru ub͕ọ-ala-ha, na n'aru ndi-inyinya-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:26 na onodu