8 Jehova we me ka obi Fero, bú eze Ijipt, di ike, ọ we chu umu Israel n'azu: umu Israel nēwere kwa aka di elu pua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14
Echiche Ọpupu 14:8 na onodu