Ọpupu 14:9 IGBOB

9 Ndi Ijipt we nāchu ha n'azu, bú inyinya nile nke ub͕ọ-ala nile nke Fero, na ndi-inyinya-ya, na usu-ndi-agha-ya, we rue ha aru ka ha nāma ulo-ikwū-ha n'akuku oké osimiri, n'akuku Pai-hahairot, n'iru Beal-zefon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:9 na onodu