15 Umu Israel we hu ya, sirita onwe-ha, Gini ka ọ bu? n'ihi na ha amaghi ihe ọ bu. Moses si ha, Nke ahu bu nri nke Jehova nyeworo unu ka unu rie.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16
Echiche Ọpupu 16:15 na onodu