Ọpupu 16:16 IGBOB

16 Nka bu ihe Jehova nyere n'iwu, Chikọtanu ufọdu nime ya, onye ọ bula dika oriri-ya si di; otù ọtùtù omer otù isi, dika ọnu-ọgugu madu-unu si di, ka unu gēwere ya, onye ọ bula o were ndi nọ n'ulo-ikwū-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16

Echiche Ọpupu 16:16 na onodu