Ọpupu 16:31 IGBOB

31 Ulo Israel we kpọ aha-ya Manna: ihe ahu di ka nkpuru coriander, ọ di ọcha; idetu ya ire ọ di ka achicha wafer eji manu-aṅu me.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16

Echiche Ọpupu 16:31 na onodu