Ọpupu 16:32 IGBOB

32 Moses we si, Nka bu ihe Jehova nyeworo n'iwu, si, Ka nju omer nime ya buru ihe-ndebe anēdebere ọb͕ọ nile unu; ka ha we hu nri M'mere ka unu rie n'ọzara, mb͕e M'mere ka unu si n'ala Ijipt puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16

Echiche Ọpupu 16:32 na onodu