Ọpupu 17:6 IGBOB

6 Le, M'gaje iguzo n'iru gi n'ebe ahu n'elu oké nkume nime Horeb, i gēti oké nkume ahu ihe, miri gēsi kwa nime ya puta, ka ndim we ṅua. Moses we me otú a n'anya ndi-okenye Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 17

Echiche Ọpupu 17:6 na onodu